The content is just an excerpt from the complete note from Igbo Lesson Note from JSS1 – JSS3. Check below for the appropriate link
FIRST TERM: E-LEARNING NOTES
SUBJECT: IGBO LANGUAGE CLASS: JS1 (BASIC 7):
IZU NKE MBU (WEEK 1) UBOCHI
ISIOKWU— UDAASUSU IGBO NA NSOROEDIDE IGBO
NDINISIOKWU
- MKPURU EDEMEDE IGBO(ABIDII)
- ABIDII IGBO OBERE NA NNUKWU
- UDAUME
- MGBOCHIUME
- MYIRIUDAUME
- AKARA EDEMEDE
MKPURU EDEMEDE IGBO (IGBO ALPHABETHS)
Nke a bu abiidi eji ede asusu Igbo.Mkpuru edemede e ji ede Igbo taa bu nke Onwu komiti weputere n’afo 1961.A na akpo ya Onwu otografi.E nwere nke obere na nke nnukwu
Mkpuru edemede (Abidii) nke obere;
a b ch d e f g gb gh
gw h i i j k kp kw l
m n ń nw ny o o p r
s sh t u u v w y z
Mkpuru edemede (Abidii) nke nnukwu
A B CH D E F G GB GH
GW H I i J K KP KW L
M N Ń NW NY O O P R
S SH T U U V W Y Z
Mkpuru edemede Igbo di iri ato na isii (36).O kere onwe ya uzo abuo; udaume na mgbochume
NNWALE;
Depute akara edemede Igbo nke obere
Abiidi Igbo di ole?
ORU ULO
1 Mkpuru edemede e ji ede Igbo taa bu nke Onwu komiti weputere n’afo ——–
(a)1999 (b)1691 (c)1961 (d)2010
2Abiidi Igbo kere onwe ya uzo ——-(a)isii (b)abuo (c)ise (d)ano
3 Mkpuruedemede eji ede Igbo di ole—–(a)iri ato (b)iri isii (c)itoolu (d)iri ato na isii
4 A na- akpo mkpuru edemede Igbo——(a)Onwu otografi (b)Obi otografi (c)Eze otografi (d)ude otografi
5 Nke bekee di ole———–(a) iri (b) iri abuo (ch)iri abuo na isii (d)iri ato
EDEMEDE
Dee abiidi nke nnukwu.
IZU NKE ABUO (WEEK 2)
ISIOKWU—UDAASUSU IGBO
NDINISIOKWU
- USORO ODIDE IGBO
- UDAUME
- MGBOCHIUME
- NYIRI UDAUME
- AKARAEDEMEDE
- URU AKARA EDEMEDE BARA
UDAUME(VOWELS)
Udaume bu abiidi ndi ahu na-eme ka okwu Igbo nwee nghota .Ha di asato. Ha bu ;
A , E, I , I, O, O, U, U,
Udaume kere onwe ya uzo abuo ;udamfe na udaaro
Udamfe( light vowels) (otu A)-Ha bu ‘a’ na ndi nwere kpom n’ike.d.k a,o,u ,i
Udaaro(heavy vowels)(otu E)-Ha bu ‘e’na ndi enweghi kpom n’ike d.k e,o, u .i
Udamfe Udaaro
a-aka,anya, anu e-eke,eze ,elu
i-igba, ita, inya i-ite ,isi, ije
o-onu,ocha,oku o-oche, ose,oge
u-ulo,uta,uka u-ube,ute,ude
NB Udamfe na udaaro anaghi ano n’otu okwu Igbo
MGBOCHIUME(CONSONANTS)
E wepuchaa udaume n’ime abiidi ,ndi ozo bu mgbochiume. Ha di iri abuo na asato. Ha bu;
B, CH, D, F, G, GB, GH, GW, H,
J, K, KP, KW, L, M, N, N, NW
NY, P, R, S, SH, T, V, W, Y, Z.
Mgbochiume kere onwe ya uzo abuo;mgbochiume mkpi na mgbochiume nge
Mgbochiume mkpi(diagraph) – CH, GB, GH, GW, KP,
KW, NW, NY, SH. Ha di itoolu (9) Mgbochumenge (single) – B, D, F,G,H,J, K, L, M, N,N
P, R, S, T, V, W, Y, Z. Ha di iri na itoolu (19)
NNWALE
Gosiputa uzo ole udaume kere onwe ya?
Guputa mgbochiume nge e nwere
MYIRIUDAUME
Nke a bu oge ‘m’ na ‘n’ na-aru oru dika udaume.Nke a na-adi ire oge ‘m’ ma o bu ‘n’ nodebere mgbochiume n’okwu Igbo. Ima atu–
DOWNLOAD Complete note for JSS1 FIRST TERM >> LINK
DOWNLOAD Complete note for JSS1 SECOND TERM >> LINK
DOWNLOAD Complete note for JSS1 THIRD TERM >> LINK
DOWNLOAD Complete note for JSS2 FIRST TERM >> LINK
DOWNLOAD Complete note for JSS2 SECOND TERM >> LINK
DOWNLOAD Complete note for JSS2 THIRD TERM >> LINK
DOWNLOAD Complete note for JSS3 FIRST TERM >> LINK
DOWNLOAD Complete note for JSS3 SECOND TERM >> LINK
DOWNLOAD Complete note for JSS3 THIRD TERM >> LINK